Yves Cochet
Ọdịdị
Yves Cochet | |
---|---|
Cochet in 2007 | |
Member of the European Parliament | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Member of the National Assembly for Paris's 11th constituency | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Nicole Catala |
Minister of Environment and Regional Planning | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
President | Jacques Chirac |
Prime Minister | Lionel Jospin |
Preceded by | Dominique Voynet |
Succeeded by | Roselyne Bachelot |
Personal details | |
Born | Rennes, France | 15 Febụwarị 1946
Political party | The Greens |
Alma mater | University of Rennes |
Profession | Computer scientist |
Yves Cochet
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | France ![]() |
aha enyere | Yves ![]() |
aha ezinụlọ ya | Cochet ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Febụwarị 1946 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Rennes ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | member of the French National Assembly, member of the French National Assembly, member of the French National Assembly, Member of the European Parliament, Member of the European Parliament ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Rennes 1 ![]() |
Ebe ọrụ | Strasbourg, City of Brussels ![]() |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | The Ecologists – Europe Écologie Les Verts ![]() |
Ije | ndọrọ ndọrọ ọchịchị ekoloji, degrowth ![]() |
Onye òtù nke | Momentum Institute ![]() |
webụsaịtị | http://www.yvescochet.net/ ![]() |
Yves Cochet (; amuru 15 February 1946) bu onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị France, onye otu Europe Écologie – The Greens . Ọ bụ onye ozi na gọọmentị Lionel Jospin . Na 6 Disemba 2011, a họpụtara ya onye otu nzuko omeiwu Europe (MEP). [1]
Ọ gụrụ mgbakọ na mwepụ wee bụrụ onye nkuzi na Institut National des Sciences Appliquées nke Rennes na 1969. Na June 1971, na-emekọ ihe ọnụ na Maurice Nivat, ọ nwetara PhD maka nyocha ya na « Sur l'algébricité des classes de certaines congruences définies sur le monoïde libre ».
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]Mbipụta
[dezie | dezie ebe o si]- Yves Cochet na Maurice Nivat, " Une généralisation des ensembles de Dyck », Israel Journal of Mathematics, vol. 9, nº3, Septemba 1971, p. 389–395 .
- Sauver la Terre (avec Agnès Sinaï), éd. Fayard, Paris, 2003 .
- Petrole apocalypse, ed. Fayard, Paris, 2005 .
- Antimanuel d'écologie, ed. Bréal, Rosny-sous-Bois, 2009 .
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Media related to Yves Cochet at Wikimedia Commons
- Homepage (archived)