Ezigbo ulo uka Jesu: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị
Emekwàlà orübà 59322 shí 164.116.47.2 (talk) remove vandalism from mobile user |
|||
Ahiri 17: | Ahiri 17: | ||
===Nke isi, '''Jesu Kristi'''=== |
===Nke isi, '''Jesu Kristi'''=== |
||
Kristi, wu okwu nke wuru onu ahu, nwu na elu obe maka nzoputa nke ndi mmehie, we bi lie na ubochi nke ato we gba go na elu igwe. Obu na ni ya bu onye Nzoputa nke mmadu, onye Okike elu igwe na elu uwa ya na ezigbo Chi.” |
|||
===Nke isa, '''Akwukwo Nso'''=== |
===Nke isa, '''Akwukwo Nso'''=== |
||
Ahiri 25: | Ahiri 25: | ||
“[[Nzoputa]] si na amara Chineke na i nwe okwukwe. Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere [[Chineke]] ugwu na ihu mmadu na anya.” |
“[[Nzoputa]] si na amara Chineke na i nwe okwukwe. Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere [[Chineke]] ugwu na ihu mmadu na anya.” |
||
===Nke Itolu, '''Ulo Uka'''=== |
|||
===Nke Itolu, '''Ulo Ukawefhnbredhfjbjherbg hbfh bdshfjvb hbrfyhbyergfy hreyghryue fhdfbvhj dfhjvb hjueb vfhbvuihoihfiujhhjdrrfvhjbdshjbv hjbefyh ybgyhebr brefh brehfb hrebf jhbdfbhjhbdfvhj dfhjvb hjdfbvhjbdfhjbvhjbdfhjbvhjdfbvjhbhjbjhresdbfffffffffffffffffffffffffffffffffffff blaokjsoiaqbf vhjewbyub ggrgwv'''=== |
|||
===Nke Iri, '''Ikpe ikpazu'''=== |
===Nke Iri, '''Ikpe ikpazu'''=== |
Orübà nà ógè 13:45, 29 Maachị 2016
“Ezigbo ulo uka Jesu wu ulo uka no ruro onwe ya nke bidoro na Beijing, na obodo China na afo 1917. Ta, ulo uka nwere otutu ndi nzuko na uwa nile nke onugugo ha kariri abua na ukara mputu nari na nari. Ulo uka bu ndi otu natara Mmuo nso bu ndi guzoro re na mbido afo Puku abuo (ma-obukwa Ohu Nari afo). Nzuka na asopuru aha Jesu kari a ato nime out nke nzuko ndi uzo kwenyere na. Ebum na obi ulo nzuka bu egba sa ozioma di ka edere ya na akwukwo nso na elu uwa nile ru mgbe Jesu Kristi ga abi nke abu a”
Nzube na okwukwe iri nke nzuka a kwe nyere na
Nke mbu, Mmuo Nso
“ I na ta Mmuo Nso, di ka ikwu okwu na olu ozo, nke gosiri nke ta ala eze nke eluigwe”
Nke abu a, Baptism
“I'wu mmiri nso bu ihe ha n'eme i wefu nso ndi madu mere na I weputa ya na uwa madu. Ihe ha na'eji a'wu mmiri nso bu mmiri dika mmiri Iyi, Imo na oshi mmiri. Onye ha n'awu miri nso he wu'kwara nyawa miri nso. Mgbe ha na wu miri na onye ha na wu miri nso, o kweshiri i wucha ahu ya nile na miri na ihu ya kweshiri ne le ala.”
Nke ato, Isa Ukwu
“I sa uku ne'ye madu uzor I weturu ihe ntakiri di ka Jesus. O kwa na'eme ndi madu echeta na ha kweshiri i bu ndi oma. Ndi madu nile ha wuru miri nso kweshiri I nwe onye na sa uku ya na aha Jesus Christ.”
Nke ano, Oriri Nso
“Oriri nso bu sacrement nke eji echeta onwu nke onye nwanyi bu Jisọs Kraịst.”
Nke ise, Ubochi sabbath
Nke isi, Jesu Kristi
“Jesu Kristi, wu okwu nke wuru onu ahu, nwu na elu obe maka nzoputa nke ndi mmehie, we bi lie na ubochi nke ato we gba go na elu igwe. Obu na ni ya bu onye Nzoputa nke mmadu, onye Okike elu igwe na elu uwa ya na ezigbo Chi.”
Nke isa, Akwukwo Nso
“Akwukwo Nso nke agbo ochie na agbo ohuru bu nke edere site na ntuzi aka Chineke, so ya bu ezikwu nke na ejiko obibi ndu oma nke ndi na eso uzo Christ na ebi.”
Nke Isato, Nzoputa
“Nzoputa si na amara Chineke na i nwe okwukwe. Ndi kwere ekwe ga atu kwa si Mmo Nso obi na icho idi nso, ikwa nyere Chineke ugwu na ihu mmadu na anya.”
Nke Itolu, Ulo Uka
Nke Iri, Ikpe ikpazu
“O bi bia onye nwanyi nke abua ga abu na ubochi ikpeazu, mgbe oga esi na elu igwe bia ikpe uwa ikpe: ndi ezi omume ga enwe ndu ebi ebi, ma ndi ajo omume ga ana to ugwo oru ha.”