biko
Ọdịdị
Biko
Nkọwa
[dezie]- Biko bụ okwu ndị igbo ji arọ arịrọ.
- Bikonụ bụ mgbe ị na-ariọ mmadụ abụọ maọbụ karia arịrọ
Nkejiasụsụ
[dezie]Ngwaa
Ọmụmaatụ
[dezie]- Biko nọdụ ala
- Biko nye mụ nri
- Bikonụ enweghi mụ ego.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]Gboolu {Asụsụ ụfọdụ obodo na Delta Steti dịka obodo Obomkpa}