Jump to content

Angela Miri

O sị Wikiquote
Angela Miri
mmádu
ụdịekerenwanyị, nwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereAngela Dezie
aha ezinụlọ yaMiri Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya22 Ọgọọst 1959 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Plateau Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụosote onyeisi mahadum, academic Dezie
onye were ọrụFederal University Lokoja Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Jos, University of Maiduguri, University of Maiduguri, University of Jos, University of Jos Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaEfefe Kraịst Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Angela Freeman Miri bu onye Naijiria prọfesọ nke ghọrọ osote Chancellor nke Federal University, Lokoja na 2017. Ọ bụ prọfesọ nke bekee na onye na-ede uri bipụtakwara.

Okwu Okwuru

[dezie]
  • Dịka onye ndu, ị ga-anabata ihe ụfọdụ maka ibikọ ọnụ n'udo.
  • Mmadụ ga-amalite ịnọ na-eche ma ànyị atụfuola mmadụ anyị ma ọ bụ na anyị ejighị ndụ mmadụ kpọrọ ihe, ndụ bụ nke Chineke, ọ dịghị onye nọ n’ụwa nwere ikike igbu onye ọzọ.
  • M lekwasịrị anya n'uche m n'ọhụụ ahụ na otu anyị ga-esi nweta ọhụụ a na eserese ụzọ maka Mahadum.

Njikọ Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: