Eneida Marta
Ọdịdị
Eneida Marta
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Guinea-Bissau ![]() |
aha enyere | Eneida ![]() |
aha ezinụlọ ya | Marta ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century ![]() |
Ebe ọmụmụ | Guinea-Bissau ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Portuguese ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwu ![]() |
webụsaịtị | https://www.eneidamartamusic.com ![]() |
Eneida Marta bụ onye na-agụ egwu si obodo Guinea-Bissau nke na-abụ abụ na Portuguese na Guinea-Bisau Creole. E wepụtara atọ n'ime abọm ya kemgbe afọ 2001 bụ Áá Stória (2001), Amari (2002), na Lôpe Kaï (2006).[1][2]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Biography at gumbe.com. Archived from the original on 2011-07-11. Retrieved on 2010-08-19.
- ↑ Biography at www.aaa-theater.nl. Archived from the original on 2012-03-10. Retrieved on 2010-08-19.