Jump to content

Chimamanda Ngozi Adichie

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Chimamanda Ngozi Adichie
Adichie n'afọ 2013
MúrúChimamanda Ngozi Adichie
(1977-09-15) 15 Sepụtemba 1977
Enugu, Ȯra Enugu, Naigeria
OrüOnye édémédé akwụkwọ

Chimamanda Ngozi Adichie (15 Septemba 1977 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwụkwọ.

Ihe ndụ nke Adichie

Adichie bụ onye Igbo a mụrụ n'afọ 1977 n'Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naigiria.

Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.

Ihe ndị o dere

  • That Harmattan Morning, 2002
  • Purple Hibiscus, 2003
  • Half of a Yellow Sun, 2006
  • The Thing Around Your Neck, 2009
  • Americanah, 2013
  • We Should All Be Feminists, 2014[1][2]

Ihe ndị o mmeri

Ms. magazine Cover, n'afọ 2014.
  • 2002 BBC Short Story Competition, That Harmattan Morning
  • 2005 Commonwealth Writers' Prize, Africa category, Purple Hibiscus
  • 2007 Orange Broadband Prize: Fiction category, Shortlist, Half of a Yellow Sun
  • 2008 Reader's Digest Author of the Year Award
  • 2013 National Book Critics Circle Award: Fiction category, Americanah
  • 2014 Listed among Africa39 project of 39 writers aged under 40

Lee nke ozo

References

  1. Introduction to We Should All Be Feminists, nke Chimamanda Ngozi Adichie, 2014, Google Books, looked up on 25 Maachị 2016.
  2. We should all be feminists, Chimamanda Ngozi Adichie na TEDxEuston. YouTube, 12 Eprel 2013, looked up 28 Maachị 2016.