Jump to content

Lokoja

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ebe Lokoja no na Naigeria.
Ochie Lokoja, 1911, no na akuku confluence Osimiri Benue (River Benue) n'ime Osimiri Orimiri (River Niger).
Oshimiri Orimiri (River Niger)

Lokoja bụ ama ukwu no na Afrịka ala ana-kpo Naigeria.

Ǫmúmú-àlà

Lokoja di na ebe ndida Nigeria na Ȯra Kogi (Kogi State) (Coordinates of Lokoja). O bụ ịsị óche Ȯra Kogi na Local Government Area, onwéré mádu ha sị rùrù, 196,643 (Local Government Area; 2006; census) na 228,470 (Local Government Area; 2011; projection).[1] Ama ugwu no na akuku Osimiri Orimiri (River Niger).

Ihu igwe

Oke udumiri nke Lokoja bų ǫnwa mee rue septemba. Ǫkǫchi na ebido na ǫnwa ǫktoba rue eprel. Etiti ekpemeoku ya no na 26.6 °C. Ozuzomiri ya bų ihe dika 843 mm nime otu afǫ.[2]

Lee nke ozo

References

  1. Madu na Lokoja (Local Government Area), Citypopulation of Nigeria, looked up on 21 February 2016.
  2. Ihu igwe Lokoja na climate-data.org, looked up on 3 March 2016.