Chimamanda Ngozi Adichie
Ọdịdị
Chimamanda Ngozi Adichie | |
---|---|
Múrú | Chimamanda Ngozi Adichie 15 Sepụtemba 1977 Enugu, Ȯra Enugu, Naigeria |
Orü | Onye édémédé akwụkwọ |
Chimamanda Ngozi Adichie (15 Septemba 1977 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwụkwọ .
Ihe ndụ nke Adichie
Adichie bụ onye Igbo a mụrụ n'afọ 1977 n'Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naigiria.
Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.
Ihe ndị o dere
- That Harmattan Morning, 2002
- Purple Hibiscus, 2003
- Half of a Yellow Sun, 2006
- The Thing Around Your Neck, 2009
- Americanah, 2013
- We Should All Be Feminists, 2014[1]
Ihe ndị o mmeri
- 2002 BBC Short Story Competition, That Harmattan Morning
- 2005 Commonwealth Writers' Prize, Africa category, Purple Hibiscus
- 2007 Orange Broadband Prize: Fiction category, Shortlist, Half of a Yellow Sun
- 2008 Reader's Digest Author of the Year Award
- 2013 National Book Critics Circle Award: Fiction category, Americanah
- 2014 Listed among Africa39 project of 39 writers aged under 40
Lee nke ozo
Links n'aga n'ezi
- Feminism Is Fashionable For Nigerian Writer Chimamanda Ngozi Adichie, NPR author interwiews, www.npr.org 18 Maachị 2014, asụsụ békè, looked up on 24 Maachị 2016.
- Chinasa, Short Story nke Chimamanda Ngozi Adichie, www.campaignforeducation.org, looked up on 25 Maachị 2016.
References
- ↑ Introduction to We Should All Be Feminists, nke Chimamanda Ngozi Adichie, 2014, Google Books, looked up on 25 Maachị 2016.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Chimamanda Ngozi Adichie. |