Jump to content

Lola Shoneyin: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Content deleted Content added
Tschips (ṅkátá | mmetara)
create article Lola Shoneyin - nigerian Writer
 
Tschips (ṅkátá | mmetara)
m minor correction
Ahiri 15: Ahiri 15:
}}
}}


'''Lola Shoneyin''' (26 Febrụwarị 1974 - ) bụ onye [[Naigeria]] bụ onye édémédé akwụkwọ .
'''Lola Shoneyin''' (26 Febrụwarị 1974 - ) bụ onye [[Naigeria]] bụ onye édémédé akwụkwọ.


== Ihe ndụ nke Shoneyin ==
== Ihe ndụ nke Shoneyin ==

Orübà nà ógè 13:51, 25 Maachị 2016

Lola Shoneyin
Shoneyin na Jémanị n'afọ 2013.
MúrúLola Shoneyin
(1974-02-26) 26 Febụwarị 1974
Ibadan, Ȯra Ọyọ, Naigeria
OrüOnye édémédé akwụkwọ

Lola Shoneyin (26 Febrụwarị 1974 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwụkwọ.

Ihe ndụ nke Shoneyin

Shoneyin a mụrụ n'afọ 1977 n'Ibadan, Ȯra Ọyọ nke dị n'ala Naigiria. Ọ bụ onye Yoruba.

Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Edinburgh, Obodoézè Nà Ofú, na Ibadan, gakwaa mahadum Olabisi Onabanjo na Ago Iwoye, Ȯra Ogun, n'ikeazu n'ime Obodoézè Nà Ofú na London.

Shoneyin bi na Lagos na Naigeria. Ọ na-arụ ọrụ na Abuja.[1]

Ihe ndị o dere

Lola Shoneyin n'afọ 2013.

Poetry

  • So all the time I was sitting on an egg, 1997[2]
  • Song of a Riverbird, 2002
  • For the Love of Flight, 2010

Children's Books

  • Mayowa and the Masquerades, 2010
  • Iyaji, the Housegirl, 2014

Novels

  • The secret lives of Baba Segi's Wives, 2010

Ihe ndị o mmeri

  • 2011 Josephine Miles Literary Award, The secret lives of Baba Segi's Wives

Lee nke ozo

References

  1. Between Pa Zuma and Baba Segi, African Writing, Interwiew with Lola Shoneyin, asụsụ békè, looked up on 25 Maachị 2016.
  2. Harper Collins Publishers, Akwụkwọ nke Lola Shoneyin, looked up on 25 Maachị 2016.