Helon Habila
Onye na-ede akwụkwọ na onye na-ede uri Naijiria
Helon Habila (Novemba 1967 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwukwọ.[1]
Helon Habila | |
---|---|
Múrú | Novemba 1967 Kaltungo, Ȯra Gombe, Naigeria |
Orü | Onye édémédé akwukwọ |
Ihe ndụ nke Habila
Ọ mụrụ n'ọnwa Novemba n'afọ 1967 n'obodo Kaltungo, Ȯra Gombe nke dị n'ala Naigiria. Habila gara ụlọ akwụkwọ na Gombe, gakwaa mahadum n'Jos.
N'afọ 2005 ọ n'ihe kpọrọ site na Chinụa Achebe ka Bard College, Nú Yọk.
Habila bi na Njikota Obodo Amerika n'obodo nke Centreville, Fairfax, Végíníyà. Ọ na-arụ ọrụ na mahadum George Mason nso Washington, D.C.
O luru nwanyi; aha nwunye ya bụ Susan.[2]
Ihe ndị o dere
- Waiting for an Angel: A Novel, 2004.
- New Writing 14, 2006.
- Measuring Time: A Novel, 2007.
- Dreams, Miracles, and Jazz: An Anthology of New Africa Fiction, 2007.
- Oil on Water: A Novel, 2010.[3]
- The Granta Book of the African Short Story, 2011.
Ihe ndị o mmeri
- 2001 Caine Prize, Love Poems
- 2003 Commonwealth Writers’ Prize, Africa category, Waiting for an Angel
- 2011 Commonwealth Writers’ Prize, Shortlist, Oil on Water
Lee nke ozo
Links n'aga n'ezi
- Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachị 2016.
References
- ↑ Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachị 2016.
- ↑ A family trip back to Nigeria, post-Boko Haram: ‘Look at the state of our country, the bitterness and the violence’ , The Guardian, 17 Oktoba 2015, asụsụ békè, looked up on 23 Maachị 2016.
- ↑ Oil on Water, nke Helon Habila na waggish.org, asụsụ békè, looked up on 22 Maachi 2016.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Helon Habila. |