Helon Habila

Onye na-ede akwụkwọ na onye na-ede uri Naijiria

Helon Habila (Novemba 1967 - ) bụ onye Naigeria bụ onye édémédé akwukwọ.[1]

Helon Habila
Helon Habila na Sweden n'afọ 2010.
MúrúNovemba 1967
Kaltungo, Ȯra Gombe, Naigeria
OrüOnye édémédé akwukwọ

Ihe ndụ nke Habila

Ọ mụrụ n'ọnwa Novemba n'afọ 1967 n'obodo Kaltungo, Ȯra Gombe nke dị n'ala Naigiria. Habila gara ụlọ akwụkwọ na Gombe, gakwaa mahadum n'Jos.

N'afọ 2005 ọ n'ihe kpọrọ site na Chinụa Achebe ka Bard College, Nú Yọk.

Habila bi na Njikota Obodo Amerika n'obodo nke Centreville, Fairfax, Végíníyà. Ọ na-arụ ọrụ na mahadum George Mason nso Washington, D.C.

O luru nwanyi; aha nwunye ya bụ Susan.[2]

Ihe ndị o dere

 
Helon Habila n'ụlọ n'afọ 2009.
  • Waiting for an Angel: A Novel, 2004.
  • New Writing 14, 2006.
  • Measuring Time: A Novel, 2007.
  • Dreams, Miracles, and Jazz: An Anthology of New Africa Fiction, 2007.
  • Oil on Water: A Novel, 2010.[3]
  • The Granta Book of the African Short Story, 2011.

Ihe ndị o mmeri

  • 2001 Caine Prize, Love Poems
  • 2003 Commonwealth Writers’ Prize, Africa category, Waiting for an Angel
  • 2011 Commonwealth Writers’ Prize, Shortlist, Oil on Water

Lee nke ozo

  • Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachi 2016.

References

  1. Website nke Helon Habila, asụsụ békè, looked up on 22 Maachi 2016.
  2. A family trip back to Nigeria, post-Boko Haram: ‘Look at the state of our country, the bitterness and the violence’ , The Guardian, 17 Oktoba 2015, asụsụ békè, looked up on 23 Maachi 2016.
  3. Oil on Water, nke Helon Habila na waggish.org, asụsụ békè, looked up on 22 Maachi 2016.